Maka gini ka m ga eji gaa ka enyocha ahu m kwa mgbe kwa mgbe

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Maka_gini_ka_m_ga_eji_gaa_ka_enyocha_ahu_m_kwa_mgbe_kwa_mgbe

Otutu oria mmeko nwoke na nwanyi, nakwa oria Kansa adighi egosi tutu ruo mgbe o digoro oke njo. Mgbe ahu, onwere ike enweghizi ihe a ga eme maka onodu ahu.

Okwe omume, nwanyi obula kwesiri ihu onye okachamalu ahuike ga elebanye anya n’ahu ya. Ekwesiri ina eleta akuku ahu ya gbasara ebe eji amu nwa n’ime ihe di ka afo ato ma o bu ise, ma o di mma, ma o dighi mma. Nleta ahu a kwesiri ibu maka mgbada ahu, ara, nakwa nleta ihu ma obara ya adikwa mma. E kwesiri itinyekwa nleta nje mmeko nwoke na nwanyi ma o chee na ekwesiri ileta ebe ahu. Ekwesiri imekwa nleta a na akpo pap smear na oyibo, lee kwaa maka Sevikal Kansa. Nkea di ezigbo mkpa maka umu nwanyi karigoro afo iri ato na ise (35) makana o bu ha na ebutekari ya bu Kansa mmepe akpa nwa(cervix) ma ha kata kwuo ahu.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010204