Nwa nwoke o ka mu mkpa

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Nwa_nwoke_o_ka_mu_mkpa

Otu nwanyi si ahu onwe ya bu ihe na ebido ma o naeto. O di mkpa na akuziri nwanyi otu osi aghota mkpa o di oge oka perempe ka o we nwee ike iji ya too ma buru onye obodo ya ji eme onu. Nwatakiri nwanyi ga amuta ihe banyere onwe ya ma o buru e mee ka o hu ya na ezi na ulo na obodo o toro na ya.

E nwere imirikiti ebe a na azu umu nwanyi ka umu nwoke aka ha di mkpa. A na akuziri ha ihere maka ahu ha, maka ibu nwanyi. Udi umu aka etoo buru na obi na ha adighi mkpa, na anwuna anwuna, bido muta etu esi anara ihe ha na ekwesighi, mmegbu, na udi ihe di otua. Ihe ndia na emetuta ahuike ha, na eme ha na ahu onwe ha ka ndi na adighi mkpa. Umunwanyi azuru otu a na egosi na obodo ha na ahu umu nwoke ndi ka umu nwanyi di mkpa.

Mana o buru na ejiri nwanyi kporo ihea ebe nwatakiri toro ma o kwanu nwoke na nwanyi kporo ihea, umu nwanyi ga eto na nkweta na ha nwere ike ime ihe ga abara ha na ezi na ulo ha uru.

Otu ndi obodo si ahu umu nwanyi na emetuta otu ezi na ulo si ahu ha. Na imatu, oburu na obodo na ekweta ikuziri umu nwanyi oru aka, kpoga ha akwukwo, ezi na ulo ga akpoga umu ha nwanyi ka ha gaa muo ya. Mana oburu na umu nwanyi otu obodo na aru soso ‘’oru nwanyi’’, o ga ahia aru ifu ezi na ulo ha agaghi eso usoro a.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020804