Gini bu ihe na-adi akpata nsogbu gbasara ahuike uche umu nwanyi
From Audiopedia
QR for this page
O bughi onye obula ya na ihe ndi a agusara ebea na ama aka ga emechaa nwee nsogbu uche ma o mental helt issues, kama nwanyi na malite inwe nsogbu a ma o buru na ihe che ya na ihu ka o tu o nwere ike isi nagide ya. Nke ozo, abughi nsogbu mental helt niile nwere ihe butere ya, mgbe ufodu, adighi ama ihe na ebute ya bu nsogbu uche.
Ihe ndia na ebuteli umu nwanyi nsogbu uche: