Gini bu mmeko afosuru afosu
From Audiopedia - Accessible Learning for All
O buru na mmadu were ike naa gi mmeko mgbe i na achoghi, o bu nwakpo.
N’uwa niile gba gburugburu, a na eme umu nwanyi, ma nnukwu ma obere ka ha nwe mmeko ha na achoghi. Otutu oge, o bu onye nke ha, oyi ha nwoke onye si na ohuru ha na anya na eme ihe a. Na ufodu obodo a na akpo ya ‘Date rape’. Udi ike ha na eji abia na abughi naani ike aka, o bu ma nke onu. O nwere ike iyi gi egwu ma o bu rio gi aririo, ma o bu mee gi ihe ihere ma i ju ya. Ihe ekwesighi.
Onweghi onye kwesiri ime mmadu nwe mmeko oge ha na achoghi ya.