Gini ka m ga eme nam tuta ime m na achoghi
From Audiopedia
QR for this page
Inwere ike idi ime ma o buru na nso gi abiaghi n’onwa, ara gi na afu gi ufu, i na anyu mamiri ugboro ugboro, na o na eme gi agbo oge niile. Gaa hu onye okachamalu maka ihe ndia ka i choputa na eziokwu ma i di ime.
Otutu unu agbogho na atuta ime oge ha na achoghi. Ufodu n’ime ha ka ezinaulo na ndi oyi ha na enye nkwado ha kwesiri inweta. Mana ha ka nku, ndi o na esiri ezigbo ike.
O buru na ibu afo ime i na akwadoghi ma ka ya, choo iwepu ya, biko uche gi di ya nke oma. Chota onye i ga agwanwu okwu i ga atukwasa obi. Na uwa niile gba gburu gburu umu nwanyi na anwu n’ihi na ha na acho iwepu afo ime n’uzo na ezighi ezi. E nwere uzo ndi na ma egbu gi, iji wepu ya.