O buru na ihe mmapu obi e mee nwanyi, o ga enweli otu ahu ya ga esi nabata ya. Di ka:
Ina eche maka ihe ahu ugboro ugboro. O muru anya, o nwere ike idi na eche maka ihe ahu mere. Na abali o nwere ike ihu ya na nro, nwee ike o gaghi ararunwu ura n’ihi na o na eche maka ya.
Enweghi ihe mmadu o na eche cha cha. Idi mmadu ka o nweghi ihe na eme ya n’ime ma ncha. O nwere ike ighara ebe ahu ihe obu mere ka o gbanahu icheta maka ya.
idi na amuru anya. O buru na o nazi chebiri ihe mmapu obi, o nwere ike inwe nsogbu iwetu obi ala ma o bu irahu ura. Onwere ike obi amapu ya ma mmadu bia ebe o no n’ike
Iwe ma o bu ihere banyere ihe mere. O buru na mmadu diri ndu ebe ndi ozo nwuru ma o meruo ezigbo ahu, o nwere ike i na ama onwe ya ikpe na o gbanaliri ihe ahu.
Idi nwanyi ka o so ya no zi na uwa, na onweghi onye ga aghota ya.
Idi na enwe agwa di anya, oge ufodu na amaghi ebe ono
Udi nwanyi a nwere ike inwe depreshon ma o bu bido nwunye ma o ogwu ma o mmanya ike aghara aghara.
Otutu n’ime ihe ngosi ndi a bu otu onye obula si eme ma ihe ike mee ya. Na ima atu, onweghi ihe o mere iwe iwe na ihe ojoo mere, mana o buru na ihe ngosi a di oke njo na odighi ekwe mmadu ruo oru ubochi ya ma o buru na ha ebido onwa riri nne ihe a mechara, imara na onye ahu nwere ike inwe oria mental helt.
Sources
Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.