Gini kpatara m ji kwesi ime ihe ihazi ezi na ulo a na akpo Famili Planin na bekee
From Audiopedia - Accessible Learning for All
Nwata nwanyi kwesiri iji ihe nhazi ezi na ulo mee ka o ghara idi ime tutu ahu ya etochaa. Mgbe omuchara nwa nke izizi, okwesiri iche ihe di ka opekatampe afo abuo tutu o di ime ozo. Udi usoro a akporo child spasin, na eme ka ahu ya di ike ozo mgbe o na adighi ime, nkea ga emekwa nke nwa o muru amu nwuchaa ara nke oma. Mgbe o muru umu one o choro, o nwere ike ikwuzizinu.
Maka inwe nne na nwa ahu zuru oke, o di mma iwepu: