Gini kpatara udi mmeko nwoke na nwanyi m kwesiri ime but nke di mma ma o bu safe sex
From Audiopedia - Accessible Learning for All
Inwe mmeko aghara aghara ma o bu iso otutu mmadu nwee mmeko na etinye nwanyi na ebe onwere ike isi bute nje mmeko nwoke na nwanyi (STI) nke oria HIV/AIDs so na ya. AIDs nwere ike igbu onye butere HIV ma o buru na okpachaghi anya. STI ana agworo nke oma na ebute amughi nwa, ime na adighi ebe o kwesiri na ime na apu apu akporo miskarege. Inwe imirikiti ndi ya na nwanyi na enwe mmeko nwerekwara ike inye nwanyi oria a na akpo Pelvic Inflamatori Diziz na Kansa. Nwoke na nwanyi nwere ike igbochi ihe ndia niile ma ha nwee naani mmeko di mma akporo safe sex na oyibo.