Gini kpatara umu nwanyi ahu na ezusighi oke na di enwe nsogbu na akwara
From Audiopedia - Accessible Learning for All
QR for this page
Otutu umu nwanyi - na imatu, ndi na aria oria arthritis, Stroke ma o bu ndi di na ala n’ihi AIDS ma o bu nka - na di enwe nsogbu imeghari ahu n’udi ga eme ka ahu ha na emeghari emeghari.
Mgbe o mere na aka ma o bu ukwu diri otu ebe ruo ogologo oge, akwara ma o bu mozulu di ebe ahu atoro na otu ebe na eme na aka mo bu ukwu ahu agaghi akwuli oto chim ozo. Oyibo na akpo ya ‘contracture’. Ihe a na di afu ufu.