Kedu ihe m ga eme igbochi afo ime
From Audiopedia - Accessible Learning for All
A ga egbochinuw afo ime ma o buru na ime ya osiso nwuo ogwu ‘emergency family planning’, mana ikwesiri inwu nkea ihe na ama nkari ubochi ato ihe mesiri.
OKWU DI MKPA: Na otutu mba, aga ewepunwu nwa na enweghi nsogbu obula ma o buru na awakporo nwata nwanyi awakpo. Juo onye okachamalu ma ana eme ya otu a na be unu.