Kedu ihe m ga eme iji merie ihe m na echeta maka nwakpo ahu
From Audiopedia
QR for this page
Oburu na ahu gi adichaala mma, i ka nwere ike inwe ufodu nsogbu banyere ihe mere gi. Lee udi ihe o ga abu:
O di mkpa nwanyi na agabiga ihe a ka o soro mmadu kpaa nkata maka ya ma o bu mee ihe iji nyere onwe ya aka. Nwanyi obula kwesiri isi uzo ga aka nyere ya aka. Nyere ufodu nwanyi, o ga abu icho uzo o ga esi taa onye mere ya ihe a ahuhu ma o bu isoro ndi otu na ahu na ihe a emeghi umu nwanyi ndi ozo. Ihe obula i choro ime, jiriri onwe gi nwayo, gwakwa ndi ozo nweere gi ndidi. Onwere ike ite aka tutu idikwa mma ozo.