Kedu ihe m ga eme ma m hu mkpuru di anyaa na aram
From Audiopedia - Accessible Learning for All
O buru na mkpuru a di nro ma na agaghari ma i kwaa ya aka. Hapu ya, o nweghi ihe mere ya. Mana o sie ike, na adighi afu ufu, na adighi eweghari eweghari, gbadoro ya anya, okachasi ma o buru so na ofu ara ka o di. Hu onye ahuike ma o buru na o kadi ebe ahu ma ihusia nso gi na onwa na eso mgbe i huru ya. O nwekwara ike ibu Kansa. Gba oso ga hu onye ahu ike ma o nwee ihe di ka obara ma o bu abu si na ya aputa.