Kedu ihe m ga eme ma mmadu na ezi na ulo m choo ka any nwee mmeko
From Audiopedia - Accessible Learning for All
O nweghi otu a ga esi lee ya anya o di mma mmadu imetu onye na achoghi, aka. Umunne na umunna ekwesighi imetu gi aka ebe di anyaa. Nke a mee, gbasara mmadu oso enyemaka.
O burugodi na onye ahu si na o ga emeru gi ahu ma i gwa mmadu, ikwesiri ikwu ya na nso na nso. Oge ufodu o na adi mma igwa onye na abughi onye be unu, dika onye nkuzi nwanyi ma o bu onye uka nwanyi na obodo unu.