Mgbe ufodu, nwakpo na adoriko ahu nwanyi. Ihea na ebu ufu di egwu. O buru na o na agba nnukwu obara, i mara na iga aga hu onye ahuike ka akwa ya akwa.
Maka obere ndoka na ahu nwanyi gi:
Chenye ike gi ebe ahu na mmiri di obere oku ugboro ato na ubochi. Itinye akwukwo Chamomile na mmiri ahu, ga enyere aka igwo ndoka adokara gi ebe ahu. I nwere ike tee ya mmiri na aputa na alo vera.
Na akwa mmiri ebe ahu ma i na anyu mamiri ka o ghara icha gi oku. Na anwu nnukwu mmiri ka o mee amiri gi ka o di mmiri mmiri.
Uche gi di ya maka infekshon. Ebe ahu na adi oku, abu, ajo isi ma o bu ufu ya kawanye njo.
Ihe a mechaa nwanyi, o nadi enwe kidney na bladder infekshon.
Sources
Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.