Kedu ihe m ga eme o buru na awakporom
From Audiopedia - Accessible Learning for All
QR for this page
Nwanyi niile awakporo nwere otu ha si ahu ihe mere ha, mana onwere ufodu ihea i kwesiri ime iji nyere onwe gi aka gbakee. Buru uzo juo onwe gi:
Ikwesiri inwe onye i ga agwanwu okwu ma iwe na ewe gi, egwu na atu gi, ma o bu icho iga nleta na ulo ogwu, ga enywere gi aka ima ihe i ga eme. Horo mmadu ihe gi na amsi, onye ima na agaghi agwa onye ozo, onye siri ike i ga edekwasi obi. Oge ufodu nne na nna ma o bu di nwanyi agaghi emenwu ya n’ihi na iwe ka juru ha obi.
Atala onwe gi uta. O bughi ihe kwesiri ime gi. Oweghi ihe imere obu ya bu ugwo ya.