O nwere ike inwe ihe na emebi ma o buru na igba obara na abia izu uka ato obula, ma o bu, o na abia oge obula soro ya.
Ihe ndia nwere ike ibute ya:
Ovri nwere ike omeputaghi akwa
O nwere ike inwe ihe tochagoro n’ime afo onye ahu (Faibrod ma o bu polip) ma o bu Kansa akpa nwa, okachasi o buru na igba obara ahu buru nnukwu ibu nakwa na abia oge obula o choro.
Idi na anwu ogwu akporo Estrogen ma nwanyi bachaa menopos.
Ufodu ihe nhazi ezi na ulo ma o bu famili plannin di ka nke a na akpo Pil, nke a na etinye na ahu na nke ana agba n’ogwu nwere ike ime nwanyi ka o gbaa oke obara.
Sources
Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.