Igba obara nwanyi na abia n’ime mkpuru ubochi iri abuo na otu na iri ato na ise. O nwekwara ike ika ndia notee aka, mana o ga enweriri ihe na adighi aga nke oma, ma o bu idirila ime, ma o buru na igba obara gi adighi abia chaa chaa.
Lee ihe ndi nwere ike ibute ihea:
Inwere ike idi ime
Onwere ike o buru na nwa na apu n’ime mmadu (miscarriage)
Ovri nwere ike omeputeghi akwa
Inwere ike inwe ezigbo oria di ka Iba, Ukwara nta ma o bu HIV na akawanye njo
O buru na i di afo iri ano ma o bu ebe iri ano na ise, o nwere ike ibu menopos.
Udi usoro nhazi ezi na ulo ma o bu famili plannin dika nke an akpo Pil, nke a na etinye n’ime ahu na kwa nke a na agba na ogwu nwere ike imebi usoro igba obara nwanyi
Erighi ezigbo nri, otu na oge ikwesiri (poor nutrition) ga agbanweli usoro igba obara nwanyi.
Sources
Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.