Ufodu usoro nhazi ezi na ulo ma o bu famili planin, di ka Igba ogwu, itinye ihe n’ahu nakwa nke a na akpo Pil - nwere ike ime mmadu igba obere obara ma o buru na oteela etinyere ha.
O buru na ovri nwanyi emeputeghi akwa.
Sources
Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.