Kedu ihe mere m ji kwesi ikpachapuru anya ebe odi iche maka odimma m
From Audiopedia - Accessible Learning for All
Otu o bu na nwanyi nwere disabiliti ama enwenwu ike ichekwa onwe ya dika ndi ozo, mere na ndi ojoo ka acho imeru ya ahu karia. Mana onwere ihe o ga emenwu iji chekwaa onwe ya. O nwere ike inyere aka ime ihe ndia n’ebe obu so ndi otu gi no iji di nkwadobe:
I noro na oha mmadu, onye bia imetu gi aka otu i na achoghi, tie oke mkpu ka onye obula nu ya.
Mee ihe ga aso oyi di ka igu aso mmiri ma o bu igbu aso ma o bu igbo agbo ma okwanu imee ka onye isi adichaghi mma Were mkporo gi ma o bu wheelchair gi meruo onye ahu ahu.
O buru na onye ahu no na ezi na ulo gi, hu ma i nwere ike igwa onye ozo na be unu. Onwere ike inyere aka, gaa gwa ndi otu unu na ozizo.