Kedu ihe na akpata ahu mmadu ezughi oke
From Audiopedia
QR for this page
Imirikiti ihe na eme ka ahu mmadu ghara izu oke bu ihe mberede okporo uzo, agha, na ubiam.
Na imatu, o buru na nwanyi enweghi nri o ga eri ma o di ime, nwa ya nwere ike ibu onye amuru otu ahu. Oyibo na akpo ya bet defekt.
O buru na nwa amuru ohuru enweteghi ezigbo nri rie, nwa ahu nwere ike ikpu isi ma o bu uche ya agaghi ezu ezu.
Mmadu ibi ebe aka nku, anadighi edebe ocha, na enweghi ezi ebe ahuike na ebe ana agba ogwu ga ebuteli
Na mba uwa ebe a no na agha, ana egbu na ememina umu nwanyi na umu aka karia ndi soja na umu nwoke.
Ma o buru na wepuchaa ihe ndia na ebute ya, a ga enweriri ndi o bu na uwa ahu na ezughi oke ma o bu nwere disabiliti. O bu otu uwa di.