Kedu ihem kwesiri imata banyere udi ihe m ga ahu mara na ana emegbu mmadu
From Audiopedia - Accessible Learning for All
Mgbe mmekorita ruru nke a na eti ihe, o na ahi aru ipu n’ime ya. Ma nwanyi noro ebe ahu, ihe nwere ike ikawanye njo. E nwere ihe ngosi i ga ahu mara na nwoke a ga eme ihe ike ma obu kuo go ihe. Ihu ya, hu otu i ga esi gbalaga, were ya:
O dighi mkpa otu isiri hu onye ahu na anya. Ihunanya agaghi agbanwe nwoke na eti nwanyi ihe. Soso onye ahu ga enwe ike igbanwe onwe ya.