Kedu ka Ukwara nta si efe mmadu
From Audiopedia - Accessible Learning for All
Ukwara nta na efe mmadu ma o buru na onye bu nje kwaa ukwara n’ikuku. Nje a na ebi n’ikuku karia awas.
Ndi mmadu bu nje a na akpa ume ha ha ebunyeli ndi ozo. Mgbe umu nwanyi butere oria, o nwere ike ibufere ya umu aka na ndi ozo o na elekota kwa ubochi. Ndi bu ukwara nta na adighi egosiputa nakwa ndi bu ya na akuku ahu na abughi akpa ume enweghi ike ibufere ya ndi ozo.
O buru na agwoghi ya nke oma, otu onye nwere ike ibunye mmadu iri ukwara nta na otu afo. Mana onye ahu bido nwuo ogwu ihe di ka otu onwa, o nwere ike, o gaghi ebunye mmadu oria ahu.