Imirikiti ihe ndi na ebute oria ama ama bu ihe enwere ike igbochi n’ime obodo. O buru na ndi obodo agbako aka onu kwalite mkpocha na nzacha, o ga abara onye obula uru. Na imaatu:
Site na imepe ebe mmiri di ocha onunu na isi nri ga na agba
Site na ikpofu ahihia n’uzo di mma
Site na imepe otu a ga na esi aghafu mmiri n’obodo, ka a ghara inwe ebe mmiri na ado
Site na ikwado ndi obodo ka a ruo ebe mposi
Sources
Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.