Ihe na akpata mgbu nadi egbu umu nwanyi di ime bu nwa ha na eto. Leekwa ihe i ga eme iji gbanahu ya:
Gwa mmadu ka o hia gi aka n’azu
Gwa mmadu na be gi ka ha ruo ro gi oru ka i zuo ike
Hu na i na di akwuru chim na agbati azu gi
Hie na akuku gi ma tinye pilo na etiti ikpere gi
Mee eksersaiz a na akpo ‘angry cat’, ugboro abuo n’ubochi, na kwa oge obula azu gbuwere gi mgbu. Nyaa bu, sekpuru na aka na ukwu gi, debee azu gi n’ala, ngwa jiru nwayo, bunie azu gi, ngwa budata ya. Mee ya ozo.
Sources
Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.