Mgbe ufodu, nri emebiela tupu esie ya ma o bu debe ya ebe a na edebe nri. Lee ihe ndi ekwesiri ilebara anya ma a na ahoro nri. Nri a na esibeghi esi kwesiri:
Idi ohuru ma norokwa n’oge ya.
Izu oke, na enweghi ahu ya dapiara adapia ma o bu ahuhu tagoro
Idi ocha na enweghi apiti na ahu ya
Idi na esi isi oma, okachasiri azu na anu ndi dibu nambu nwee nnukwu isi.
Nri esigoro esi kwesiri idi na:
Iko di ohuru na ataghi nchala
Nnukwu efere nwere okwuchi
Botulu na agbawaghi agbawa.
N’ime ihe na agbawaghi agbawa
Azu sibegoro isi ma o bu ihe etinyere nri zara aza bu udi ihe na egosi na nri nwere ike imebigo.
Sources
Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.