Kedu ka m ga esi gbanahu Pail Pile - Audiopedia
Pail bu akwara zara aza n’akuku ike mmadu. Ha nadi ako oko, agba obara, na acha oku. Nsi isi ike inyu na eme ihea o ka njo.
Lee ihe i ga eme igbanahu ya:
- Noro n’ime bazin (basin) mmiri oyi di, ka o wetulata ufu ya
- Soro ndumodu anyi nyegoro na mgbago nke kwuru ka i ga esi gbanahu nsi na ekweghi anyu anyu ma o be Konstipation
- Banye akwa di ocha na ihe oyibo kporo witch hazel ma ihunwuo ya, (witch hazel bu udi ogwu osisi). Tinye ya na ebe na afu ufu.
- Sekpuru ala, chewe ike gi n’elu. Nke a ga enyerenwu aka ikwusi ufu ya.
Sources
- Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
- Audiopedia ID: ig010712