Kedu ka m ga esi gbochigide ahu isi ike ma kwa debe akwara na mozul m ka o sie ike
From Audiopedia - Accessible Learning for All
Onye obula choro igbochi ihe a kwesiri ihu na onwere onye no nso ga na ahu na o mere eksesaiz kwa ubochi. Hu na ebe obula meghariri, ma na oburu na inweela ya, o ga esi ike imeghari ebe akporo joints, ma na i imee eksesaiz ndi a, o ga enyere oburugodi obere aka.
OZI DI MKPA: Oburu na ebe nkeji di na ahu ma o bu joints esiela ike n’ihi contracture, jiri nwayo ma i na eme eksesaiz. Eje na iji ike mee ya ka okwuru oto.