Kedu ka m ga esi kpebie ma m aga ulo ikpe
From Audiopedia - Accessible Learning for All
I ga acho iche ya eche tutu igawa ulo ikpe.
O digi ka ichoro iga polis, mee ya na oge. Asala ahu tutu ijee ma chiri akwa iyi oge o mere gaa. Ihe ndia niile ga enyere aka igosi ha na ihe a mere gi. Gi na enyi gi yiri gaa ma gwa ha ka o buru okachamalu nwanyi lere gi.
O buru na ichoghi iga polis, ma o bu na inweghi iga ozugbo, ikwesiri ohu onye ahu ike, ma emere gi ahu ma emerughi gi. Gwa ya ihe mere. O ga ele gi anya ihu ma adokara gi ahu, o ga enyekwa gi ogwu ga egbochi adimime na oria STI. Gwa ya detuo ihe niile o huru ebe ahu n’ihi na o ga enyere ndi uwe ojii aka ihu na ihe a mere gi.