Gba mbo hu na igbasapuru obi, na ege nti ghara ikpe onye obula ikpe
Hu na ighotara otu o si diiri onye ozo. O buru na ihe na eme onye ahu emeela gi, chee maka o tu osi diri gi oge o bu gi, ma nwee nghota imata na onye obula di iche iche. O buru na ighotaghi, kweta na ighotaghi n’ihi na mmadu di iche iche.
Agwala mmadu ihe o ga eme, inwere ike inyere ya aka ghota ihe o na agabiga ma onye obula kwesiri iji aka ya mee ihe o choro
Echekwala na o nweghi onye ga enyere nwanyi aka
Hapu mmadu ma o choo inoro onwe ya. Agwala onye ozo ihe otu onye gwara gi. Mee ka o mara o buru na i ga agwa onye obula ihe o gwaburu gi
O na aka mma iwere otu digoro adi wee mee supot group karia ibido ozo n’isi. I ga ehi asaa na anya ma imewe nke a. Banye otu naani gi na ndi ga ejiri gi kporo ezi ihe.
Sources
Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.