Kedu ka m ga esi kwusi ukwu iza aza - Audiopedia
Ukwu iza aza bu ihe njirimara afo ime, o na aka njo ma o buru na nwanyi di ime na akwuru oto kwa ubochi.
Ihe i ga eme igbochi oziza a:
- Welie ukwu gi elu oge obula inwere ike n’ubochi
- O buru na itete hu na ukwu gi zara aza, na aka na ihu gi zakwara aza, ihe a abughi ezi ihe. Gaa na ulo ogwu ka onye ahuike lee gi anya.
Sources
- Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
- Audiopedia ID: ig010715