Kedu ka m ga esi mara mgbe m ga amu nwa
From Audiopedia
Ruo maths a; tinye onwa itenaani na mkpuru ubochi asaa n’onwa ikpeazu ihuru nso gi. Nwa gi ga abia oge obula na izu aka abuo tupu ma o bu o gafee ubochi bu ihe a.
Otutu umu nwayi na ama oge nwa ha na abia site na igu izu na onwa.