Isi nri na egbu nje. Ekwesiri isi anu, azu, okuko na toki niile nke oma ka o ghara inwe nke di ka o ka di ndu mgbe esichara ya.
Nri juwa oyi, nje ebido towe na ya. O buru na erighi nri na elekere abuo, ekwesiri idakwa ya n’oku ozo ka o di ezigbo oku. Mmiri kwesiri isu asu, osikapa na ndi otu ya kwesiri igbo agbo nke oma.
Otutu obodo nwegasiri otu ha si esi anu ma o bu azu ka ha di mma oriri.
Sources
Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.