Kedu ka m kwesii imetu ara m aka iji leta na odikwa mma
From Audiopedia
QR for this page
Lee ara gi anya n’ugogbe ma inwee otu. Welie aka gi elu ka o gafee isi gi. Lee ka i ga ahu ihe mgbawe na otu ara gi di. O nwere ebe zara aza? ahu ya agbanwere agbanwe? O nwere ihe di anyaa ebe ahu? Wetuo aka gi. Ngwa mekwaa ya ozo.
Dilaruo ala. Kwuba mkpisi aka gi akwuba, pisa ya na ara gi, ma weghariba ya, ima ma i ga ahu mkpuru di anyaa.
Gbaa mbo hu na imetutara ebe niile aka. O na enyere aka ime otu a onwa obula.