Kedu ka m si gbanahu ukwu igbu mgbu na tatangwere leg cramps
From Audiopedia
Umu nwanyi di ime nadi enwe tatangwere n’ukwu okachasi na abali ma o bu mgbe ha setiri onwe ha ma o kwanu mgbe mkpisi ukwu ha na eru ala. Ihe na ebute tatangwere bu mmadu enweghi kalshium ofuma na nri ya.
Ihe i ga eme iji gbanahu ya:
Rie nri juru na kalshium. Dika miyulku, chizi (cheese) na akwukwo nri.
O buru na tatangwere na ata gi: