Kedu ka nje na-esi efeghari - Audiopedia
Imirikiti oria di nke o bu nje na ebufe ya site na otu onye ruo onye ozo aka. Lee ufodu uzo a ka maama nje si efesaghari:
- Site na imetu onye na aria oria aka
- Site n’ikuku (n’ima atu, otu onye kwaa ukwara, nje di na aso mmiri onye ahu nwere ike ifesa ruo onye ozo, ma o bu dasasia n’ime ihe digasiri ebe ahu)
- Site na uwe, akwa ma o bu akwa ana agbasa n’elu akwa
- Site na ahuhu tara mmadu ma o bu anumanu tara mmadu
- Site na iri nri mebigoro emebi
Sources
- Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
- Audiopedia ID: ig010104