Kedu ka o si emetuta obodo ma umu nwoke buru agadagbachiri uzo - Audiopedia
N’ime obodo, ime ihe ike ga ebute:
- Ga esi na otu agburu banye na ozo
- Ikweta na ihe ahu na abughi eziokwu, na umu nwoke ka nwanyi mkpa
- Obodo a gaghi inweta uru di na nwanyi iso n’usoro ihe a na eme n’ihi na etichiela ya onu ma o bu gbukwanu ya.
Sources
- Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
- Audiopedia ID: ig020113