Enweghi ike e ji eme ihe ma o bu enweghi uche na ya bu nwanyi bu ihe.
Nsogbu oria mental helt dika obi mmapu na anzayiti, nsogbu iri ihe na irahu ura. Iji nwe ike nagide ihe o na ahu, nwanyi a nwere ike ibido mewe omume ga emeru ya ahu dika inwu mmanya oku, ise ihe osise ma o bu inwe ndi mmeko aghara aghara.
Nsogbu inwe mmeko: otutu umu nwanyi ka a na etipu afo ime. Ha nwekwara ike idita ime ana kwadoghi akwado, Oria a na ebute site na mmeko nwoke na nwanyi, HIV site na mwakpo awakporo ya. Nkea na aduba na nwanyi achoghizi inwe mmeko, ifu ufu ma o na enwe mmeko wdg.
onwu.
Sources
Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.