Kedu kam ga esi gbanahu irenyem na anum di na nwunye
From Audiopedia
Ezi na ulo na enweghi ego, oge ufodu, na akporo otu nwa ha nwanyi, kponye nwoke katagoro ahu, nwere ya kwuo ugwo ahu ma o bu ihe obula ha choro mgbe ahu.
Oge ufodu, akpojee nwata nwanyi a ebe ozo, ebe o chere na o na aga iru oru na factory ma o bu ka onye nyere-aka mana ihe a akpoga ha bu ebe a ga eji ha mee akwuna.
O digi ka ihe a choro ime gi ma o bu nwata nwanyi ozo na obodo unu, hu ma inwere ike inweta enyemaka okenye ozo, ma o bu anti ma o bu broda ma o bu onye nkuzi nwere ike i nyere gi aka.