Kedu kam ga esi jiri inye nwa ara hu na adighim ime ozo
From Audiopedia
QR for this page
Ihu na enwere afo abuo ma o bu ato tutu nwanyi adi ime ozo ka a na akpo child spacing na oyibo. Oru ihea bu ikwe ka ahu nwanyi gbasie ike tutu odi ime ozo. Nyere ufodu umu nwanyi, inye nwa ara na enyere aka na onodu a.