Kedu kam ga esinwu gbanahu Ukwara nta
From Audiopedia - Accessible Learning for All
OKWU DI MKPA: uzo kachamma igbochi ukwara nta bu inye ndi bu ya ogwugwo.
Mana ihea ndia nwere ike inyere aka:
Gwa ndi mmadu ka ha ga mee nleta o buru na ha na mmadu nwere ukwara nta bi n’ulo ma o bu oburu na ha onwe ha kwaa ukwara izuka abuo ma o bu karia.
Nye umuaka ahu di ogwu mbgochi BCG ka o ogbochie ukwara nta, mana umuaka nwere HIV/AIDs ekwesighi inata ogwu a Si ebe ahu puo ma i noro ebe mmadu nwere ukwara nta no, ma o bu ebe onye o bula na akwaputa obara na ukwara no.