Kedu ndi nwanyi enwere ike iwakpo n’ike na enweghi nsogbu obula - Audiopedia
Nwanyi obula nwere ike igabiga ihe a, mana onwere ika njo ma o buru na:
- Nwanyi nwere nkwaru, no na wil chair, kpuru isi, na adighi anu ihe, ma o bu uche ya ezughi oke.
- O bu refuji, no na camp IDP ma o bu bi ebe ana anu agha
- O na agba akwuna
- O na na nga
- O bu onye nke ya ma o bu di ya na eme ya ihea.
Nwoke na eme nwakpo a nwere ike ihu umu nwanyi a ka ndi o nwere ike ime ihea maka na ha enweghi nchekwa obodo.
Sources
- Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
- Audiopedia ID: ig020303