Kedu otu m ga enweike igbanahu obi icha oku ma o bu nri idoro na afo oyibo na akpo indigeshon - Audiopedia
Obi icha oku na ebute ihe na adi ka igba oku n’obi na akpiri. A na ahu nke a na ime gategoro aka, mgbe onye ahu richara nri ma o bu dinara ala.
Ihe iga eme ka egbochili ya:
- Rie otutu obere nri karia otu nnukwu nri
- Gbanahu nri nnukwu ose di
- Na anwu nnukwu mmiri
- Gbalia hu na idinaghi ala ozugbo irichara nri
- Hu na isi gi ka afo gi welite welite ma i na ehi ura
- Nwuo otu iko miyulku ma o bu yogot, ma o bu kalshium carbonate, ma o bu tinye bikabonate soda na iko, nwuo ya.
Sources
- Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
- Audiopedia ID: ig010709