Afo ime na eme na nsi ha ahia aru inyu. Lee ihe i ga emenwu:
Nwuo iko mmiri opekatampe, asato na ubochi.
Na eme eksesaiz.
O buru na enyere gi ogwu ayon (iron) gi na anwu, nwuo naani otu kwa ubochi. Nwuo ya ma taa mkpuru osisi. O nweghi ihe o mere ma ighaa inwu ya otu ma o bu ubochi abuo.
Hu na i na eri mkpuru osisi na akwukwo nri, na nri ndi nwere fibre
Anwukwala ogwu afo osisa. Ha adighi eme ka nsogbu a laa kpamkpam
Sources
Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.