Kedu otu m nwere ike isi zo onwem mgbe o na eme
From Audiopedia
O buru na ima oge iti ihe a ga ebido, hu na obidoghi ebe e nwere ihe o ga eji mee wipon ma o bu ihe o aku gi. Noro ebe i ga esi gbapu oso. Were uche gi mee ihe niile inwere ike, iji kpotuo mmuo ya ka o ghara imeru gi na umu gi ahu.
O buru na i ga agbapunwu oso ebe ahu, chee ka o ga esi me, juo onwe gi, kedu ebe ka mma anyi ga aganwu?