Kedu otu m nwere ike izoputa onwem tupu omee ozo
From Audiopedia - Accessible Learning for All
QR for this page
Gwa mmadu no nso maka ihe na eme, gwa onye ahu ka o bia ma o bu ga kpota onye ga enyere aka ma o nu na iti ihe ahu ebido. O nwere ike ibu onye unu na ha bi compaound, nwanne gi nwoke, ndi otu obula ino n’ime ya, ma o bu ndi obula ga abia tutu emeruo gi ezigbo ahu.
Chota onye itukwasara obi ga enyere gi aka iche chiche maka ihe i nwere ike ime.
Chota okwu ma o bu ihe ngosi i ga emere umu gi ma o bu onye obula no nso, o ga eji ghota na oge eruola ije chotara gi onye enyemaka.
Kuziere umu gi ebe ha ga aga na otu ha kwesiri isi ga ebe a gaaghi etinwu ha ihe.