Kedu umu ihe na abu nsogbu mgbe mmadu di ime - Audiopedia
Oge idi ime, ahu gi na agbanwe, inwerekwara ike inwe otu ma o bu abuo n’ime nsogbu ndi a:
- Igbo agbo
- Obi icha oku
- Akwara kochara eko
- Nsi isi ike onyunyu
- Pail
- Ukwu na ami ami
- Azu mgbu
- Ukwu zara aza
Sources
- Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
- Audiopedia ID: ig010707