O ka adi mfe inwe ezi na ulo juru na onu ma oburu na gi na onye be gi echere ruo mgbe unu di njikere imu umuaka. O buru na ichoro umuaka, leekwa udi ihe ikwesiri idi na eche:
I ga enwe ike gaa n’ihu na igu akwukwo gi?
Kedu ka i ga esi mee ihe nwa choro? Dika inye ya nri, izunye ya akwa, na ihe ndi ozo?
Idi njikere inye nwa ahu nkwado o ga acho, iji buru mmadu zuru oke?
Onye gi na ya muru nwa o ga anokwa ya, iru oru diiri ya na izu nwa unu?
Kedu ka ezi na ulo gi ga esi nyere gi aka?
Sources
Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.