Ruo ole mgbe kam kwesiri inye nwam ara
From Audiopedia - Accessible Learning for All
Opekatampe otu afo, ruo onwa isii, enyekwala nwa gi ihe o bula na abughi mmiri ara.
Nwanyi na enye ara di ime ozo, ya gaa n’ihu na enye nwa ara. Ya gbaa mbo na eri ezigbo nri, n’ihi na inye nwa ara na idi ime na ewere nnukwu ihe na ahu ya.
Onwekwaghi ihe o mere ma nwanyi na enye nke toro nwa na nke amuru ohuru ara, ma nke ohuru kwesiri ibu uzo.