Kedu ihe m ga eme iji kwusi onye nkem itim ihe
Oshị Audiopedia Igbo
Mmeghari kemgbe 16:06, 22 Ọnwa abụọ 2022 si n'aka Audiopedia Admin (nkata | mmetara)
QR for this page
Click Code to Download
Nwanyi enweghi ike o bula na ebe iwe na onuma nwoke ya no mana o nwere ikike ime ihe banyere ya. O nwere ike ibido ikpa nkata otu o ga esi dupu ya na umu ya si ebe ahu puo.
Lee udi ihe o kwesiri iche maka ya:
O ga adi mma iche banyere uzo ato a, ma ichere na a ga aku gi ihe ozo ma i cheghi ya.